Check Out The Lyrics Of Late Osinachi Nwachukwu Titled Ekwueme

Check Out The Lyrics Of Late Osinachi Nwachukwu Titled Ekwueme

The talented musician died on April 8 in Nigeria and in this article, we would relive the glorious moment she gave us when she featured on the famous Ekwueme song.

Check out the lyrics to her part below;


“THE GOLDEN VOICE OSINACHI NWACHUKWU

It is well in JESUS Name.
Okechi e nnukwu chi (Oh Great God, massive God)
Okechi e nnukwu chi (Oh Great God, massive God)
Nani gi bu ome okachie (Only You have the final say)
Nani ihe ikwuru bu ihe ina eme (Only what You say that comes to pass)
Omo okachie nnukwu chi (Final word, massive God)
Amama amasi amasi (Wise God, Wise God, All Wise God)

Ihe ikwuru bu ihe ina eme (What You say is what You do)
Ihe ikara bu ihe ina eme (You do what you say)
Obu onye n’ekwu ma chim kwuchasia? (Who can say it when my God has not said it?)
Obu Onye N’aturu chim uka chukwu? (Who tells God what to do?)
Inweghi mgbanwe chukwu ebighebi e (Forever and ever you do not change)
Inweghi onyiri amama amasi amasi (You have no comparison, All-Knowing God)
Ebube dike, Okechi, Ekwueme
(Glorious in Power, Great God, The one who says and does)
Ihe ikwu k’ina eme (What you say is what You do)
Oloro Ihe loro ihe loro (He who swallows what swallow)
Enyi kpuru odumu n’ (The elephant and the lion)
Oke nmanwu n’eta Onwe ya (Great masquerade that guides Himself)
Ogbara nkiti Okwu biri n’ onu ya
(In His Silence, he still has the final say)
Echeta obi esie ike (The one when you remember are confident)
Gaga n’ ogwu (He who walks on thrones
Amama amasi amasi (Wise God, Wise God, All Wise God)
Oje n’ nmuo, Oje na madu chukwu Oma

(The one who travels in the Spirit and in the physical – Good God)
Obata ulo adinma
(He comes to a home everyone rejoices)
Ebube dike, Ebube dike, Ebube dike, Ebube dike
(Glorious in Power, Glorious in Power x2)
Ekwueme! (The one who says and does)
Ekwueme, Ekwueme (The one who says and does)
Ekwueme, Ekwueme, Ekwueme (The one who says and does)
Chi jury éluigwe we ju Uwa nile
(God who fills the heavens and the earth)
Ekwueme ihe ikwuru ka ina eme
(What You say is what You do)
Ekwueme nani gi bu ekwueme
(He that says and does, only you say and do)
Ikuku aman’onya chi obioma
(The wind that cannot be trapped)
Ekwueme ememue Ogara ngada nga
(The One who says and does, the wealthiest)
Obata ulo adi uma, chukwu onye olu ebube
(The one welcome in homes, the God that does glorious things)
Ekwueme ihe ikwuru ka’ina eme
(The one that says and does, what You say is what You do)
Obu onye n’aturu gi uka chukwu oma?
(Who tells you what to do, my God?)
Obudi Onye n’ekwu ma ikwuchasi chukwu ebighebi
(Who can tell You when to stop speaking? Everlasting God)
Nani gi bu ekwu eme, ihe ikara bu ihe ina eme o!
(The only One that says and does, You are the One that says and does it)
Ekwueme ibu ekwueme (The one who says and does)
Oke nmiri nke n’ebu ogwe!
(The one who says and does, the flood that carries the bridge)

Chukwu O x5 (Oh God x5)
Ekwueme imedawomu obi
(God! You have consoled my heart)
Chukwu oma ,Oletara onye emejoro chukwu oma
(Good God, the one that consoles the offended)
Ekwueme, chi n’echere mu so gi bu ekwueme o
(The one who says and does, the one who thinks of me)
Ekwuemem mu mmm Ekwueme (the One who says and does)”


Promote On Nobsloaded
Call: +2348071422978 Or +2348023336924

Whatsapp: +2348023336924

 

Do you find Nobsloaded useful? Click here to give us five stars rating!

Join the Discussion

Be the first to comment

Leave a Reply

Your email address will not be published.